Mbido Igbo maka Praịmarị 2 bụ akwụkwọ Igbo e deere maka ụmụaka metụtara agụmagụ kọrịkulum Igbo dum, site n’ụtọasụsụ, edemede ruo omenala.
E bipụtara akwụkwọ a nke mbụ n’afọ 1989. Ọ bụ Prof. Inno Nwadike tinyere ọdee mmadụ iri na atọ ndị ọzọ gbara mkpọrọgwụ n’asụsụ Igbo deere ya.
Nke Praịmarị 1 dịka nke Igbo Grammar bụ nke a tụgharịrị na Bekee. Nke a ga-enyere ndị chọrọ ịmụ asụsụ Igbo aka ịmụta asụsụ a ngwa ngwa.
Reviews
There are no reviews yet.